Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mach p. 3
  • Mach 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mach p. 3

Mach 12-18

MATIU 22-23

  • Abụ nke 30 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-erube Isi n’Iwu Abụọ Kachanụ”: (Nkeji 10)

    • Mat. 22:36-38—Olee otú amaokwu ndị a si kọwaa ihe mmadụ irube isi n’Iwu mbụ kachanụ pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mat. 22:37)

    • Mat. 22:39—Olee Iwu nke abụọ kachanụ e nwere? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 22:40—Akwụkwọ Nsọ Hibru niile hiwere isi n’ịhụ Chineke na ndị agbata obi anyị n’anya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 22:21—Olee ihe ndị bụ “ihe Siza,” oleekwa ihe ndị bụ “ihe Chineke”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 23:24—Gịnị ka ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 22:1-22

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 199 ¶8-9—Gbaa onye ị na-amụrụ ihe ume ka ọ kpọọ ndị enyi ya ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 96

  • “Otú Anyị Ga-esi Mụta Ịhụ Chineke na Ndị Agbata Obi Anyị n’Anya”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Iji ghọta uru ọ bara iji uche anyị na-ahụ otú ihe ndị anyị na-agụ na Baịbụl si mee, kpọnye Akụkọ Baịbụl A Na-egere Egere e si na vidio bụ́ Ọ Bụ Naanị Jehova Bụ Ezi Chineke wepụta. Gwa ụmụnna ka ha na-ele anya na Baịbụl ha mgbe a na-agụ 1 Ndị Eze 18:17-46.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 12

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 52 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya