Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rsg19
  • Ahụ́ Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ahụ́ Ike
  • Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019
  • Isiokwu Nta
  • Ahụ́ Mmadụ
  • Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike
  • Ọrịa Dị Iche Iche
  • Ịdị Ime, Ịmụ Nwa na Ilekọta Nwa Ọhụrụ
  • Nká
  • Ilekọta Onye Ọrịa
  • Ihe Iri Mmadụ Ahụ́
Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019
rsg19

Ahụ́ Ike

❐ Teta!, 2/8/2005

Ọnọdụ Ndị Dọkịta n’Ụwa nke Na-agbanwe Agbanwe

Ndị Dọkịta Na-enwe Nchegbu

Gịnị Ka Ọdịnihu Ga-abụrụ Ọrụ Ịgwọ Ọrịa?

Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Arịa Ọrịa Onye Ozizi Ukwu, isi nke 23

Ahụ́ Mmadụ

I Nwere Ike Ime Ka Ụbụrụ Gị Na-echetakwu Ihe! Teta!, 4/2009

‘E Mere Anyị Ka Anyị Bụrụ Oké Ọrụ’ Ụlọ Nche, 6/15/2007

Ịchọ Mma na Otú Mmadụ Dị n’Elu Ahụ́

Gịnị Mere Otú M Dị Ji Echu M Ụra? Ajụjụ Iri, ajụjụ nke 2

Ihe Baịbụl Kwuru: Mma Elu Ahụ́ Teta!, nke 4 2016

❐ Teta!, 1/8/2005

Nsogbu Ndị Dị N’ịchọ Mma

Ụdị Mma Kasị Mkpa

Mgbe Nchegbu Banyere Ọdịdị Ahụ́ Ghọrọ Ihe Na-echu Ụra Teta!, 8/8/2004

Akụkụ Ahụ́ na Ihe Ha Na-arụ

Usoro Akwara Dị n’Eriri Afọ Anyị Ọ̀ Bụ “Ụbụrụ nke Abụọ”? Teta!, nke 3 2017

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike

❐ Teta!, nke 6 2016

Ihe Anyị Ga-eme Ka Anyị Ghara Ịna-ebutekarị Ọrịa

Otú Ị Ga-esi Zere Ihe Ndị Na-akpata Ọrịa

Ihe Ndị Ị Ga Na-eme Ka Ahụ́ Na-adị Gị Mma Teta!, 7/2015

❐ Teta!, 4/2011

I Nwere Ike Ime Ka Ahụ́ Dịkwuo Gị Mma

Nke 1​—Na-elebara Ihe Ị Na-eri Anya

Nke 2​—Na-elebara Onwe Gị Anya

Nke 3​—Na-emega Ahụ́

Nke 4​—Na-eme Ihe Ndị Ga-eme Ka Ị Ghara Ịrịa Ọrịa

Nke 5​—Hụ na Gị na Ezinụlọ Gị Na-eme Ihe Ndị Unu Mụtara

Na-eme Ihe Ndị Ga-eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-elebara Onwe M Anya? Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 1, isi nke 10

Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Gịnị Mere M Ga-eji Na-elebara Onwe M Anya? Teta!, 7/2010

Ọnọdụ Ime Mmụọ na Ahụ́ Ịdị Mma Gị Ụlọ Nche, 2/1/2004

Ụzọ 6 Isi Chekwaa Ahụ́ Ike Gị Teta!, 10/8/2003

Nhọrọ Ndị Na-emetụta Ahụ́ Ike Gị Teta!, 9/8/2003

Ime Ọcha

Gịnị Mere Ịdị Ọcha Ji Dị Mkpa? Ụlọ Nche, 12/1/2008

Chineke Hụrụ Ndị Na-adị Ọcha n’Anya (§ Olee Otú Anyị Ga-esi Na-adị Ọcha n’Anụ Ahụ́?) ‘Ịhụnanya Chineke,’ isi nke 8

Ncha​—“Ọgwụ Mgbochi Ọrịa I Ji Aka Gị Enye Onwe Gị” Teta!, 12/8/2003

Ndị E Mere Ka Ha Dị Ọcha Maka Ezi Ọrụ (§ Ịdị Ọcha n’Ụzọ Anụ Ahụ́ Na-eme Ka A Mata Anyị) Ụlọ Nche, 6/1/2002

❐ Ụlọ Nche, 2/1/2002

Ruo Ókè Ha Aṅaa Ka Ịdị Ọcha Dị Mkpa?

Ịdị Ọcha​—Gịnị Ka Ọ Pụtara n’Ezie?

Mmega Ahụ́

❐ Teta!, 6/8/2005

Ọ̀ Dị Mkpa n’Ezie Ka Ị Na-emega Ahụ́?

Ị̀ Na-emega Ahụ́ Otú Ahụ́ Gị Chọrọ?

È Kwesịrị Iji Ịga Ije Emega Ahụ́? Teta!, 3/8/2004

Yoga​—Ọ̀ Bụ Nanị Usoro Mmega Ahụ́ Ka Ọ̀ Dị Ihe Ọzọ Ọ Bụ? Ụlọ Nche, 8/1/2002

Iri Ezigbo Nri

❐ Teta!, 7/2012

Nri Ị Na-eri Ọ̀ Na-akpatara Gị Ọrịa?

1. Lezie Anya Mgbe Ị Na-azụ Ihe

2. Na-adị Ọcha

3. Saa Anya Ná Mmiri Sie Nri Gị, Dewekwa Ya Ebe Nje Na-agaghị Aba Ya

4. Erila Nri N’ebe Ọ Bụla Ị Hụrụ

O nweghị Onye Ga-erite Ọrịa Ná Nri n’Oge Na-adịghị Anya

Ibu Ọnụ Ọ̀ Na-eme Ka Mmadụ Bịarukwuo Chineke Nso? Ụlọ Nche, 4/1/2009

Ihe Ndị Gbamiri Mkpọrọgwụ Na-akpata Ya, Mmetụta Dị Ukwuu Ndị Ọ Na-enwe Teta!, 3/8/2003

Ihe Oriri Ndị Na-enye Ihe n’Ahụ́ Dị n’Ebe Aka Gị Ga-eru Teta!, 5/8/2002

Ihi Ụra

❐ Teta!, 2/8/2004

Iji Ụra Ụgwọ​—Nsogbu ahụ Ọ̀ Na-akawanye Njọ?

Ihi Ụra nke Dị Gị Mkpa

Ịmata Ajọ Nsogbu Ihi Ụra

❐ Teta!, 4/8/2003

Ụra​—Ọ̀ Bụ Ihe Ọma Na-adịchaghị Mkpa Ka Ọ̀ Bụ Ihe Dị Oké Mkpa?

Ụzọ Isi Mee Ka Ụra Gị Ka Mma

Ndị Nọ N’afọ Iri Na Ụma Na-ero Ụra​—Ọ̀ Bụ Ihe Na-akpata Nchegbu? Teta!, 9/8/2002

Ibelata Nchegbu

Ịmụmụ Ọnụ Ọchị Bụ Onyinye I Kwesịrị Ịna-enyetụ Ndị Ọzọ Teta!, nke 1 2017

Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Olee Ihe M Ga-eme Banyere Nchegbu Ndị M Na-enwe n’Ụlọ Akwụkwọ? Teta!, 10/2008

❐ Teta!, 2/8/2005

Ndị Nchegbu Na-akpa Aka Ọjọọ!

Nchegbu​—Ihe Ndị Na-akpata Ya na Mmetụta Ndị Ọ Na-enwe

Ị Pụrụ Ịmụta Ịchịkwa Nchegbu!

Ahụ Efe Pụọ Ná Nrụgide​—Ihe Ngwọta Dị Irè Ụlọ Nche, 12/15/2001

Okwu Gbasara Ịgwọ Ọrịa

Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị: Ndịàmà Jehova hà na-ekwe ka a gwọọ ha ọrịa? Ụlọ Nche, 2/1/2011

❐ Teta!, 6/8/2001

Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile​—Ọ̀ Bụ Ihe Mgbaru Ọsọ A Pụrụ Iru?

Nkà Mmụta Ọgwụ Ọgbara Ọhụrụ​—Ókè Ha Aṅaa Ka Ọ Pụrụ Iru?

Ezi Ahụ Ike Maka Mmadụ Nile​—n’Isi Nso!

Ile Ihe Anya Otú Kwesịrị Ekwesị

Jehova Ga-akwado Gị Ụlọ Nche, 12/15/2015

Na-abịaru Jehova Nso (§ Ahụ́ Ike) Ụlọ Nche, 1/15/2013

Na-ele Ahụ́ Ike Anya Otú Akwụkwọ Nsọ Si Ele Ya Ụlọ Nche, 11/15/2008

Otú Ọzọ E Si Agwọ Ọrịa

“Nọgidenụ Na-enwe Uche Ziri Nnọọ Ezi” (§ Ịnagide Nsogbu Ahụ́ Ike) Ụlọ Nche, 3/1/2006

Ọgwụ Igbo Hà Pụrụ Inyere Gị Aka? Teta!, 1/8/2004

Echiche nke Baịbụl: Iji Ọgwụ Ekechi Mmadụ Ọ̀ Bụ Maka Ndị Kraịst? Teta!, 7/8/2003

❐ Teta!, 11/8/2000

Ahụ Ike Ka Mma​—À Na-achọ Ya n’Ụzọ Ọzọ?

Usoro Ọgwụgwọ Ọzọ​—Ihe Mere Ọtụtụ Ndị Ji Eji Ya Eme Ihe

Ileba Anya n’Usoro Ọgwụgwọ Ọzọ

Ọgwụgwọ Ị Na-ahọrọ

Ọrịa Dị Iche Iche

Ihe ndị e kwuru n’isiokwu ndị dị ebe a bụ ihe mmadụ niile kwesịrị ịma gbasara ahụ́ ike ha. E deghị ha iji gwa mmadụ ụdị ọgwụ ọ ga-aṅụ ma ọ bụkwanụ otú a ga-esi agwọ ya. Onye ọ bụla ga-asa anya na mmiri kpebie otú ọ chọrọ ka e si gwọọ ya. Ihe ọ ga-ekpebi ekwesịghịkwa ịbụ ihe Baịbụl kagburu.

Ọtụtụ n’ime akụkọ ndị a kọrọ n’isiokwu ndị dị ebe a bụ akụkọ ndị nwere nsogbu ụfọdụ ji ọnụ ha kọọ. Ihe ndị ha kọrọ nwekwara ike inyere ndị nwere ụdị nsogbu ndị ahụ aka.

Gịnị Mere M Ji Arịakarị Ọrịa? Ndị Na-eto Eto Na-ajụ​—Nke 2, isi nke 8

Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwere Isi Mgbaka Teta!, 10/8/2004

Ọgụ A Lụwara Kemgbe Ụwa Maka Ahụ́ Ike Ka Mma Teta!, 6/8/2004

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ: Ọ bụrụ na Onye Kraịst na-anụ olu, nke ahụ ọ̀ na-apụtacha na mmụọ ọjọọ ji ya? Ụlọ Nche, 5/1/2003

Afọ Mgbu

Mgbe Nwa Gị Na-ebe Ákwá n’Akwụsịghị Akwụsị Teta!, 5/8/2004

Ahụ́ nkpọnwụ

Jehova Emeerela M Ihe Ọma Na-erughịrị M Ụlọ Nche, 8/1/2015

Ahụ́ Ọkụ

Mgbe Ahụ́ Ọkụ Jidere Nwa Gị Teta!, 12/8/2003

Akpụda

Obere Ahụ, Obi Ukwu Ụlọ Nche, 2/15/2000

Akwụkwụ

Ekpebisiri M Ike Iru Ihe Mgbaru Ọsọ M Teta!, 7/8/2005

Ehighị Ụra nke Ọma

Gaa n’isiokwu bụ́ Ahụ́ Ike. Gaa n’ebe e dere Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ahụ́ Gbasie Gị Ike, gazie n’ebe e dere Ihi Ụra

Ekpenta

Ị̀ Maara? (§ Gịnị pụrụ iche n’otú Jizọs si meso ndị ekpenta?) Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 4 2016

Ị̀ Maara? (§ Ekpenta e kwuru okwu ya na Baịbụl ọ̀ bụ ụdị nke na-arịa ndị mmadụ taa?) Ụlọ Nche, 2/1/2009

Ihe Ahụ́ Na-asọ

Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ? Teta!, nke 3 2016

N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Mmadụ Ji Enwe Azụ̀zụ̀ Hay? Teta!, 6/8/2004

Ikpu Ìsì

Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ: Ama M Ugbu A na M Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka Ụlọ Nche, 10/1/2015

“Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya” Ụlọ Nche, 6/15/2015

Kụziere Ndị Ìsì Okwu Jehova Ozi Alaeze, 5/2015

Enwetara M ‘Ihe Obi M Na-arịọ’ Ụlọ Nche, 11/1/2005

Ọ Bụ Ezie Na M Kpuru Ìsì, Ahụrụ M Ụzọ! Ụlọ Nche, 5/1/2004

Ọ Bụ Ezie na M Bụ Onye Ntị Chiri nke Kpuru Ìsì, Enwetara M Nchebe Teta!, 6/8/2001

Ịda Mbà n’Obi na Ihe Imetụ Mmadụ n’Isi

Gịnị Mere Ndị Na-eto Eto Ji Ada Mbà? Gịnị Ga-enyere Ha Aka? Teta!, nke 1 2017

Ihe Baịbụl Kwuru: Ịda Mbà Teta!, 11/2013

Bịaruo Chineke Nso: Nkasi Obi Maka Ndị Obi Ha Tiwara Etiwa Ụlọ Nche, 6/1/2011

Atụla Egwu Jehova Nọnyeere Gị! Ụlọ Nche, 5/1/2006

❐ Teta!, 1/8/2004

Uche nke Na-enwe Mmekpa Ahụ́

Inwe Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche

Olileanya nke Dịịrị Ndị Nwere Nsogbu Ahụ

Ụzọ Ndị Ọzọ Pụrụ Isi Nye Aka

❐ Teta!, 9/8/2001

Ọgbọ nke Nọ n’Ihe Ize Ndụ

Ịmata Mgbaàmà Ya

Ime Ka A Mata Ihe Ndị Na-akpata Ya

Ụzọ Ị Pụrụ Isi Nye Aka

“Unu Bụ Ndị Na-amataghị Ihe Ga-eme Echi” Ụlọ Nche, 12/1/2000

Ịtụbọ Atụbọ

Gịnị Mere M Na-eji Atụbọ? Teta!, 4/2007

Mmadụ Imerụ Onwe Ya Ahụ́

Olee Nsogbu Ndị Na-eto Eto Na-enwe Taa? (Igbe: Àgwà Mmadụ Imerụ Onwe Ya Ahụ́) Teta!, 10/2009

Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Olee otú m pụrụ isi kwụsị imerụ onwe m ahụ́? Teta!, 4/2006

Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Gịnị Mere M Ji Emerụ Onwe M Ahụ́? Teta!, 1/2006

Ndị Ísì Sent Na-enye Nsogbu

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ: Gịnị ka e nwere ike ime iji nyere ụmụnna ísì sent na-enye nsogbu aka? Ụlọ Nche, 2/15/2015

Ndị Ntị Chiri

Gaa n’isiokwu bụ́ Agụmakwụkwọ na Asụsụ. Gaa n’ebe e dere Asụsụ Ndị Ogbi

Nkwarụ

Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 6 2016

Ihe Ndị Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ: Mgbe Ahụ́ Na-adịghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Ụlọ Nche, 11/1/2009

Onye Ọ Bụla Pụrụ Inwe Nkwarụ Ụlọ Nche, 5/1/2002

Nri Ahụ́ Mmadụ Na-anabataghị

Olee Ihe Dị Iche na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Ahụ́ na Nri Adịghị Mmadụ Mma n’Afọ? Teta!, nke 3 2016

Nsogbu Erighị Nri Na-edozi Ahụ́ Na-akpata

❐ Teta!, 3/8/2003

Nnukwu Ọdachi

Ihe Ndị Gbamiri Mkpọrọgwụ Na-akpata Ya, Mmetụta Dị Ukwuu Ndị Ọ Na-enwe

‘Ọnọdụ Ahụ Chọrọ Ime Ihe Ngwa Ngwa nke Na-esi Ike Nchọpụta’ Ga-ejedebe N’isi Nso!

Nsogbu Ụkwụ Anọghị Jii

Ị̀ Na-enwe Nsogbu Ụkwụ Anọghị Jii? Teta!, 12/8/2000

Ogbu na Nkwonkwo

❐ Teta!, 12/8/2001

Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo​—Ọrịa Na-akpata Nkwarụ

Ịghọta Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo

Olileanya Dịịrị Ndị Na-arịa Ọrịa Ogbu na Nkwonkwo

Oké Ahụ́ Ọkụ

❐ Teta!, 1/2006

Ò Nwere Ike Ime Ọzọ?

Nke Kasị Njọ n’Ime Ọrịa Na-efe Efe E Nwetụrụla n’Ụwa

Influenza​—Ihe Anyị Maara Banyere Ya Ugbu a

Ọrịa Zuru Ụwa Ọnụ Gịnị Ka Ị Pụrụ Ịtụ Anya Ya n’Ọdịnihu?

Oké Ibu

❐ Teta!, 11/8/2004

Ibu Oké Ibu Ọ̀ Bụ Nsogbu n’Ezie?

Oké Ibu​—Gịnị Na-akpata Ya?

Oké Ibu​—Gịnị Bụ Ngwọta Ya?

Ịlụso Oké Ibu Ọgụ​—Ò Ruru Mgbalị E Meere Ya?

Ọbara Mgbali Elu

Ọbara Mgbali Elu​—Mgbochi na Nchịkwa Ya Teta!, 5/8/2002

Ọnyá Afọ

Okwukwe nke Otu Ezinụlọ n’Okpuru Ihe Isi Ike Teta!, 5/8/2004

Ọrịa Alzheimer

“O Nwere Ike Bụrụ Abụ Nkịtị” Teta!, 10/2010

E Mere Ka O Cheta Ihe O Ji Kpọrọ Ihe Teta!, 12/8/2005

Ọrịa Chagas

Ọrịa Ụmụ Ahụhụ Na-ekesa​—Nsogbu Na-arịwanye Elu Teta!, 6/8/2003

Ọrịa Cystic Fibrosis

Okwukwe Ya Na-agba Ndị Ọzọ Ume Ụlọ Nche, 7/1/2006

Ọrịa Ịba

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ịba Teta!, 9/2015

Ọrịa Lyme

N’ihi Gịnị Ka Ha Ji Bịaghachi? Teta!, 6/8/2003

Ọrịa nke Gbasara Otú Ahụ́ Mmadụ Dị

❐ Teta!, 1/8/2005

Nsogbu Ndị Dị N’ịchọ Mma

Ụdị Mma Kasị Mkpa

Mgbe Nchegbu Banyere Ọdịdị Ahụ́ Ghọrọ Ihe Na-echu Ụra Teta!, 8/8/2004

Ọrịa O Biri n’Ájá Ọcha (Ọria AIDS)

❐ Teta!, 12/8/2004

Ihe Ngwọta nke Ọrịa AIDS​—A Chọrọ Ya Ngwa Ngwa!

Ọganihu Ndị E Nwere n’Ọgụ A Na-alụso Ọrịa AIDS

Olee Mgbe Ọrịa AIDS Ga-akwụsị?

❐ Teta!, 11/8/2002

“Ọrịa Na-efe Efe nke Kasị Mebie Ihe n’Akụkọ Ihe Mere Eme nke Mmadụ”

Ọrịa AIDS Agbasaa n’Africa

À Ga-akwụsị Ọrịa AIDS? Ọ Bụrụ Otú ahụ, Ọ̀ Bụ n’Ụzọ Dị Aṅaa?

Ndekọ Ọnụ Ọgụgụ Na-awụ Akpata Oyi nke Ọrịa AIDS! Teta!, 3/8/2001

Ndị Nne Bu Ọrịa AIDS Na-eche Ọnọdụ Amaghị Ihe A Ga-eme Ihu Teta!, 1/8/2000

Ọrịa Ọnwụ Ojii

Ọnwụ Ojii​—Ihe Otiti Tiri Europe Mgbe Ọ Na-emepechabeghị Anya Teta!, 2/8/2000

Ọrịa Ọkpụkpụ

Ọ Bụ Ijere Chineke Ozi Na-agwọ Ya Ụlọ Nche, 11/15/2013

Inweta Ọṅụ n’Agbanyeghị na M Nwere Nkwarụ Ụlọ Nche, 5/1/2009

Ọrịa Ọkpụkpụ Azụ

Jehova ‘Na-eburu M Ibu M Kwa Ụbọchị’ Ụlọ Nche, 8/15/2013

Ọrịa Polio

“Ndụ Dị Ugbu A”​—Ịnụ Ụtọ Ya Ruo n’Isi! Ụlọ Nche, 6/1/2005

Ọrịa Shuga

❐ Teta!, 5/8/2003

Ọrịa Shuga​—“Ogbu na Nwayọọ”

Ihe Ịma Aka nke Ịgwọ Ọrịa Shuga

Otú Bible Pụrụ Isi Nyere Ndị Na-arịa Ọrịa Shuga Aka

Ọrịa Ụbụrụ

Anya Jairo Na-enyere Ya Aka Ife Chineke Ụlọ Nche, 3/1/2015

Mgbalị Loida Mere Ikwu Okwu Teta!, 9/8/2000

Ọrịa Ụmụ Ahụhụ Na-ekesa

❐ Teta!, 6/8/2003

Ọrịa Ụmụ Ahụhụ Na-ekesa​—Nsogbu Na-arịwanye Elu

N’ihi Gịnị Ka Ha Ji Bịaghachi?

Ọ̀ Dị Mgbe Ihe Ga-aka Mma?

Pịmpụl

‘Gịnị Na-eme M?’ Teta!, 7/8/2004

Uche Mkpasasị

Ịnagide Uche Mkpasasị Nke Mwakpo Ndị Na-eyi Ọha Egwu Kpatara Teta!, 2/8/2005

Ụbụrụ Akpakọghị Ọnụ

Ọnwụnwa Ndị Bịaara Anyị Mere Ka Anyị Tụkwasịkwuo Jehova Obi Ụlọ Nche, 4/15/2010

Ụjọ Nri

Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Otú M Dị Adịghị Mụ Mma? (§ Kpachara Anya Banyere Ụjọ Nri!) Ndị Na-eto Eto Na-ajụ​—Nke 2, isi nke 7

Akụkụ Dị Njọ nke Ịchọ Mma Teta!, 9/8/2003

Ịdị Ime, Ịmụ Nwa na Ilekọta Nwa Ọhụrụ

Ụmụnna só na Kọmitii Na-ahụ Maka Mmekọrịta Anyị na Ndị Ụlọ Ọgwụ nwere ike inye ndị dọkịta akwụkwọ a na-akpọ Clinical Strategies for Avoiding and Controlling Hemorrhage and Anemia Without Blood Transfusion in Obstetrics and Gynecology. Akwụkwọ ahụ kọwakwara otú ndị dọkịta ga-esi gwọọ mmadụ ọrịa n’amịnyeghị ya ọbara. Gwa ndị okenye ọgbakọ unu ka ha kọwaara gị ihe ndị ọzọ banyere akwụkwọ a.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ: Ndị Kraịst lụrụ di na nwunye hà nwere ike ikpebi iji ihe a na-akpọ IUD (intrauterine device) gbochie afọ ime? Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ), 12/2017

Ihe Gbasara Ndị Oge Ochie: Ignaz Semmelweis Teta!, nke 3 2016

Otú Ụmụaka Si Agbanwe Ndụ Di na Nwunye Obi Ụtọ Ezinụlọ, nkebi nke 6

Mmetụta Ịṅụ Mmanya Na-aba n’Anya n’Ụzọ Na-adịghị Mma Na-enwe n’Ahụ́ Teta!, 10/8/2005

Ime Ka Afọ Ime Gị Ghara Ịdịcha Ize Ndụ Teta!, 1/8/2003

Nká

I nwekwara ike ịchọta ihe ị na-achọ na Otú Ndị Kraịst Si Ebi Ndụ. Gaa n’ebe e dere, Inyere Ụmụnna Anyị Aka, gazie n’ebe e dere Ndị Agadi

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-enwe Obi Ụtọ Ma Ị Kawa Nká Ụlọ Nche, 6/1/2015

Ihe Ndị Ga-enyere Ndị Agadi Aka Teta!, 4/2011

❐ Ụlọ Nche, 6/1/2006

Ọ̀ Dị Onye Na-eche Banyere Ndị Agadi?

Chineke Na-eche Banyere Ndị Agadi

Gịnị Mere Anyị Ji Aka Nká? Teta!, 7/2006

❐ Teta!, 4/2006

À Pụrụ Ịnụ Ụtọ Oge Agadi?

Ịnagide Ihe Ịma Aka nke Ime Agadi

Inwe Ike Okorobịa Ruo Mgbe Ebighị Ebi!

Àgwà Na-agbanwe Agbanwe n’Ebe Ime Agadi Dị Teta!, 9/8/2001

Imekọ Agadi Ọnụ Obi Ụtọ Ezinụlọ, isi nke 14

Ilekọta Onye Ọrịa

Mgbe Onye Ezinụlọ Gị Na-arịa Ọrịa Ga-egbu Ya Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze), nke 4 2017

Otú Ị Ga-esi Nyere Onye nke Gị Na-arịa Ọrịa Aka Teta!, 11/2015

Nọgide Na-ejere Jehova Ozi Ka Ị Na-elekọta Onye Gị Ahụ́ Na-adịghị Ụlọ Nche, 5/15/2010

Ihe Ndị Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ: Mgbe Ahụ́ Na-adịghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị Ụlọ Nche, 11/1/2009

Ndị Dọkịta Na-enwe Nchegbu Teta!, 2/8/2005

❐ Teta!, 6/8/2000

Mgbe Ọrịa Na-adịghị Ala Ala Dakwasịrị Ezinụlọ

Ọrịa Na-adịghị Ala Ala​—Nsogbu Ezinụlọ

Otú Ezinụlọ Ga-esi Nagide Ọrịa Na-adịghị Ala Ala

Mgbe Onye Òtù Ezinụlọ Na-arịa Ọrịa Obi Ụtọ Ezinụlọ, isi nke 10

Ihe Iri Mmadụ Ahụ́

Gaa n’isiokwu bụ́ Ụwa Setan. Gaa n’ebe e dere Ihe Iri Mmadụ Ahụ́

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya