Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 3
  • “Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Na-elezinụ Onwe Unu na Ìgwè Atụrụ ahụ Dum Anya”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • “Na-azụnụ Ìgwè Atụrụ Chineke Nke Unu Na-elekọta”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • “Na-azụnụ Ìgwè Atụrụ Chineke”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • “Atụla Egwu, Ìgwè Atụrụ Nta”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 29-33

“Otu Eze Ga-achị Ka E Wee Nwee Ezi Omume”

Eze Jizọs na-ahọpụta “ndị isi” ma ọ bụ ndị okenye ga na-elekọta ìgwè atụrụ ya

32:1-3

  • Dị ka “ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo,” ha na-echebe ìgwè atụrụ Chineke ma mgbe ihe na-esiri ha ike ma mgbe ha dara mbà

  • Dị ka “mmiri iyi ndị dị n’ala mmiri na-adịghị,” ha na-enye ndị akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke eziokwu dị n’Okwu Chineke

  • Dị ka “ndò nke oké nkume dị elu n’ala kpọrọ nkụ,” ha na-eji Okwu Chineke eduzi ìgwè atụrụ Chineke ma na-eme ka ha nweta ume

    Ebe otu nwoke n’oge Baịbụl zoro mgbe mmiri na-ezo, ebe ọ gara na-aṅụ mmiri n’osimiri, na ebe ọ na-ezuru ike n’okpuru nnukwu nkume
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya