Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ Mụtara Ihe n’Ihe Ndị O Mejọrọ
    Ụlọ Nche—2009 | Jenụwarị 1
    • Ebe Jona hụrụ na ya agaghị enwe ike inyere ha aka, ọ gara n’ala ala ụgbọ mmiri ahụ chọrọ otu ebe dinara ala. Ezigbo ụra buuru ya n’ebe ahụ.b Onyeisi ụgbọ mmiri ahụ hụrụ Jona, ya akpọtee ya ma gwa ya ka o kpekuo chi ya ekpere otú ndị ọzọ na-eme. Ebe ndị na-akwọ ụgbọ ahụ kwenyesiri ike na oké ifufe ahụ agbaghị aka, ha fere nzà ka ha mara onye ọ ga-abụ ya kpataara ha nsogbu ahụ n’ime ndị niile nọ n’ụgbọ ahụ. Ọ ga-abụrịrị na obi wụnyere Jona n’afọ mgbe nzà na-amaghị ndị niile ọzọ nọ n’ụgbọ ahụ. O teghị aka, eziokwu apụta ìhè. Ọ bụ n’ihi Jona ka Jehova ji mee ka oké ifufe ahụ fee. Ọ bụkwa ya ka o mere ka nzà ahụ ma.—Jona 1:5-7.

  • Ọ Mụtara Ihe n’Ihe Ndị O Mejọrọ
    Ụlọ Nche—2009 | Jenụwarị 1
    • b Iji gosi na ezigbo ụra buuru Jona, nsụgharị Septuagint kwuru na ọ nọ na-ekwo ụra. Ma, kama iwere na ụra Jona hiri na-egosi na ọ chọghị ịma ihe na-emenụ, ọ ga-adị mma ka anyị cheta na mgbe ụfọdụ ụra na-eburukarị ndị ike ụwa gwụrụ. N’oge ahụ tara akpụ Jizọs nọ n’ogige Getsemeni, Pita, Jems na Jọn nọ “na-ero ụra n’ihi iru uju.”—Luk 22:45.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya