Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma—Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Na-eji Obi Ha Niile Ewepụta Onwe Ha
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
    • Ebe otu nwoke hụrụ akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala

      Obi tọrọ otu nwoke ụtọ mgbe ọ hụrụ akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala. Obi na-atọkwa Ndị Kraịst ụtọ mgbe ha mụtara eziokwu gbasara Alaeze Chineke (A kọwara ya na paragraf nke 20)

      20. Olee ihe ihe atụ Jizọs mere gbasara akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala na-akụziri anyị?

      20 Jizọs ma na ndị na-eso ụzọ ya ga-eme ihe ahụ ọ gwara ha, ya bụ, ka ha buru ụzọ na-achọ Alaeze Chineke. Ka anyị leba anya n’ihe atụ o mere banyere otu nwoke hụrụ akụ̀ dị oke ọnụ ahịa e zoro n’ala. (Gụọ Matiu 13:44.) N’ihe atụ ahụ, o kwuru na otu nwoke hụrụ akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala. Ozugbo ọ hụrụ ya, ya amata na ọ bụ akụ̀ dị oké ọnụ ahịa. Gịnị ka nwoke a mere? Jizọs kwuru na “n’ihi ọṅụ o nwere, ọ gara ree ihe ndị o nwere wee zụọ ala ahụ.” Olee ihe ihe atụ a na-akụziri anyị? Ọ bụrụ na anyị amụta eziokwu gbasara Alaeze Chineke ma ghọta na ọ bara ezigbo uru, anyị ga-eji obi ụtọ hapụ ihe ụfọdụ anyị na-eme ka anyị nwee ike ibu ụzọ na-achọ Alaeze Chineke.d

  • Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma—Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Na-eji Obi Ha Niile Ewepụta Onwe Ha
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
    • d Ihe atụ ọzọ Jizọs mere bụ gbasara onye ahịa nke na-achọ nkume pel ọma. Mgbe onye ahịa ahụ chọtara ya, o rere ihe niile o nwere zụta ya. (Mat. 13:45, 46) Ihe atụ abụọ ahụ na-akụziri anyị na anyị nwere ike isi ụzọ dị iche iche mụta eziokwu gbasara Alaeze Chineke. O nwere ndị e nwere ike ịsị na ha achọghị ya achọ hụ ya, nweekwa ndị chọrọ ya achọ tupu ha achọta ya. Ma, n’agbanyeghị otú anyị si mụta eziokwu a, anyị niile dị njikere ịhapụ ihe ụfọdụ anyị na-eme ka anyị nwee ike ibu ụzọ na-achọ Alaeze Chineke.

  • Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma—Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Na-eji Obi Ha Niile Ewepụta Onwe Ha
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya