Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Julaị p. 4
  • Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Onye Sameria Abụrụ Ezi Onye Agbata Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ihe Atụ Nwa Mmefu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Ị̀ Ga ‘Na-eche Nche’?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Nọrọ Na Nche Ma Dị Uchu!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Julaị p. 4
Ebe onye Sameria bụ́ ezigbo onye agbata obi na-ekechi ọnyá onye Juu e merụrụ ahụ́

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 10-11

Ihe Atụ Onye Sameria Bụ́ Ezigbo Onye Agbata Obi

10:25-37

Jizọs mere ihe atụ a mgbe ọ na-aza onye jụrụ ya, sị: “Ònye n’ezie bụ onye agbata obi m?” (Luk 10:25-29) Jizọs maara na “ụdị mmadụ niile” ga-abata n’ọgbakọ Ndị Kraịst, ma ndị Sameria ma ndị Jentaịl. (Jọn 12:32) Ihe atụ a mere ka ndị na-eso ụzọ Jizọs mata na ha kwesịrị ime ihe ọ bụla ha nwere ike ime iji gosi ụdị mmadụ ọ bụla na ha hụrụ ha n’anya.

Ebe ndị si ná mba dị iche iche na-erikọ nri ọnụ

JỤGODỊ ONWE GỊ:

  • ‘Olee otú m si ele ụmụnna anyị ndị mụ na ha na-esighị otu ebe anya?’

  • ‘Ndị mụ na ha na-anọkarị hà bụ naanị ndị ihe na-adabara mụ na ha?’

  • ‘M̀ na-enwe mmasị imeta ụmụnna anyị ndị mụ na ha na-esighị otu ebe enyi?’ (2 Kọr. 6:13)

M ga-achọ ịgwa ______________________ ka . . .

  • mụ na ya rụọ n’ozi ọma

  • ọ bịa n’ụlọ m rie ihe

  • ọ bịa n’ụlọ anyị n’oge ọzọ anyị ga-enwe Ofufe Ezinụlọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya