Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ihe Jikọtara Ndị Odeakwụkwọ Oge Ochie na Okwu Chineke
    Ụlọ Nche—2007 | Mach 15
    • Ndị Odeakwụkwọ n’Izrel Oge Ochie

      A zụlitere Mozis dị ka onye òtù ezinụlọ Fero. (Ọpụpụ 2:10; Ọrụ 7:21, 22) Ndị na-amụ ihe banyere Ijipt oge ochie kwuru na ọzụzụ e nyere Mozis ga-agụnyewo ịmụ otú e si agụ na otú e si ede ihe n’Ijipt, nakwa ma ọ dịghị ihe ọzọ nkà ụfọdụ nke ndị odeakwụkwọ. N’akwụkwọ ya bụ́ Israel in Egypt, Prọfesọ James K. Hoffmeier kwuru, sị: “Anyị nwere ezi ihe mere anyị ga-eji kwere ihe ahụ Bible kwuru nke bụ́ na Mozis dekọrọ ihe ndị mere eme na ebe ndị obodo ya gara, ma mee ihe ndị ọzọ ndị odeakwụkwọ na-eme.”b

  • Ihe Jikọtara Ndị Odeakwụkwọ Oge Ochie na Okwu Chineke
    Ụlọ Nche—2007 | Mach 15
    • b A pụrụ ịhụ ebe ndị e kwuru na Mozis dekọrọ okwu ụfọdụ ndị metụtara iwu n’Ọpụpụ 24:4, 7; 34:27, 28; na Deuterọnọmi 31:24-26. E kwuru na o dere abụ na Deuterọnọmi 31:22, kwuokwa na o dere banyere njem ndị Izrel ji ụkwụ mee n’ọzara n’Ọnụ Ọgụgụ 33:2.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya