Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Febụwarị p. 5
  • “Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Iji “Olileanya Siri Ike” Na-echere
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ n’Olileanya Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Inwe Onwe Dị Ebube n’Isi Nso Maka Ụmụ Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Na-atụ Anya Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Febụwarị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 7-8

“Ì Ji ‘Ịtụsi Anya Ike Na-echere’?”

8:19-21

  • “Ihe e kere eke”: ụmụ mmadụ ndị nwere olileanya ịdị ndụ ebighị ebi n’ụwa

  • “Mkpughe nke ụmụ Chineke”: mgbe ndị e tere mmanụ ga-esoro Kraịst bibie ụwa ọjọọ Setan a

  • Ihe mere e ji “nwee olileanya”: nkwa Jehova kwere ịzọpụta anyị n’ihi ọnwụ na mbilite n’ọnwụ Jizọs

  • ‘Ime ka ihe e kere eke nwere onwe ya pụọ n’ịbụ ohu nke ire ure’: otú e si jiri nwayọọ nwayọọ gbapụta anyị ná mmehie na ọnwụ

Ebe otu nwanna nwoke na-eto eto na-amụ ihe, na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe, jụ nwata nwaanyị onye ụwa chọrọ ka ya na ya kpawa nakwa ebe ọ nọ na-atụrụ ndụ otú kwesịrị ekwesị

Olee otú ị nwere ike isi gosi na ị “na-echere mkpughe nke ụmụ Chineke”?

  • Na-amụchi Baịbụl anya ma na-ekpe ekpere maka mmụọ nsọ Chineke

  • Jiri ihe niile Jehova nyere anyị ga-enyere anyị aka ịbịarukwu ya nso kpọrọ ihe

  • Ekwela ka Setan mee ka i chewe na iwu Chineke na-ekegide mmadụ

  • Na-eme ihe ị na-amụta n’Okwu Chineke

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya