Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Eprel p. 3
  • Jehova Kwesịrị Ntụkwasị Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Kwesịrị Ntụkwasị Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Otú Mmụọ Nsọ Si Enyere Anyị Aka
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Eprel p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 NDỊ KỌRỊNT 10-13

Jehova Kwesịrị Ntụkwasị Obi

10:13

Ebe otu nwanna nwaanyị na-echebara nsogbu ya echiche, kpee ekpere maka ya, mechazie soro nwanna nwaanyị ọzọ gaa ozi ọma

Jehova nwere ike kpebie iwepụrụ anyị nsogbu anyị na ya na-alụ. Mana, ọtụtụ mgbe, ihe ọ na-eme bụ ‘imere anyị ụzọ mgbapụ.’ Otú ọ na-esi eme ya bụ inye anyị ihe ndị ga-enyere anyị aka idi ya.

  • O nwere ike iji Okwu ya, mmụọ nsọ ya, na ihe ndị o si n’aka nzukọ ya na-akụziri anyị gbaa anyị ume ma mee ka obi ruo anyị ala.​—Mat. 24:45; Jọn 14:16; Rom 15:4

  • O nwere ike iji mmụọ nsọ ya mee ka anyị cheta akụkọ Baịbụl na ndụmọdụ Baịbụl ga-enyere anyị aka ime mkpebi dị mma.​—Jọn 14:26

  • O nwere ike iji ndị mmụọ ozi ya nyere anyị aka. ​—Hib. 1:14

  • O nwekwara ike iji ụmụnna anyị nyere anyị aka. ​—Kọl. 4:11

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya