Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jehova Agụwo “Ntutu Nile nke Isi Unu Ọnụ”
    Ụlọ Nche—2005 | Ọgọst 1
    • 4. Olee ọnọdụ na-ekweghị akwụsị akwụsị Pọl na-aghaghị ịnagide, n’ụzọ ndị dịkwa aṅaa ka ọnọdụ dị otú ahụ pụrụ isi metụta anyị?

      4 Tụlee ihe mere Pọl onyeozi. O dere, sị: “E mere ka m nwee ogwu n’anụ ahụ́ m, bụ́ mmụọ ozi Setan, ka ọ nọgide na-ama m ụra,” ọ gbakwụnyere, sị: “Ugboro atọ ka m rịọsiri Onyenwe anyị arịrịọ ike ka ihe a wee si n’ebe m nọ pụọ.” Jehova nụrụ arịrịọ ya. Otú ọ dị, ọ gwara Pọl na ya agaghị ewepụ ogwu ahụ n’ụzọ ọrụ ebube. Kama nke ahụ, Pọl aghaghị ịdabere n’ike Chineke iji nyere ya aka ịnagide ‘ogwu ahụ dị ya n’anụ ahụ́.’b (2 Ndị Kọrint 12:7-9) Dị ka Pọl, ọ pụrụ ịbụ na o nwere ọnwụnwa gị na ya na-alụ. Eleghị anya, ị na-eche, sị, ‘Na o yiri ka Jehova emebeghị ihe ọ bụla banyere ule m ọ̀ na-egosi na ọ maghị maka ọnọdụ m, ka ọ̀ bụ na ọ naghị eche banyere m?’ Ọ bụtụghị otú ahụ! Ihe Jizọs gwara ndịozi ya obere oge tupu ya ahọpụta ha mere ka nchegbu Jehova nwere maka ohu ya nke ọ bụla na-ekwesị ntụkwasị obi pụta ìhè. Ka anyị hụ otú ihe ndị o kwuru pụrụ isi gbaa anyị ume taa.

  • Jehova Agụwo “Ntutu Nile nke Isi Unu Ọnụ”
    Ụlọ Nche—2005 | Ọgọst 1
    • b Bible ekwughị kpọmkwem ihe ‘ogwu ahụ dị n’anụ ahụ́’ Pọl bụ. Ọ pụrụ ịbụ ọrịa anụ ahụ́, dị ka nsogbu anya. Ma ọ bụkwanụ, ọ pụrụ ịbụ na okwu ahụ bụ́ “ogwu n’anụ ahụ́” na-ezo aka ná ndịozi ụgha na ndị ọzọ na-ama ọbụbụ Pọl bụ onyeozi nakwa ozi ya aka.—2 Ndị Kọrint 11:6, 13-15; Ndị Galeshia 4:15; 6:11.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya