Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 6
  • “Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Filipaị 4:6, 7—“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ bụla”
    Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara
  • Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Kwụsị Ịna-echegbu Onwe M?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
  • Na-atụkwasị Jehova Nchegbu Gị Niile
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “Udo nke Chineke . . . Karịrị Echiche Niile”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ FILIPAỊ 1-4

“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”

4:6, 7

Ebe otu nwanna nwaanyị na-ekpe ekpere, kpechaa, obi eruo ala
  • Ekpere na-eme ka nchegbu laa

  • Anyị kpee ekpere, nweekwa okwukwe, Jehova ga-eme ka anyị nwee udo nke “karịrị echiche niile”

  • Ọ bụrụgodị na anyị agaghị enwe ike iwepụ nsogbu anyị, Jehova ga-enyere anyị aka idi ya. O nwedịrị ike imere anyị ihe anyị na-atụghị anya ya.​—1 Kọr. 10:13

Olee ihe ndị na-akpatara m nchegbu?

Olee otú m nwere ike isi tụkwasịkwuo Jehova obi?

Ebe otu nwanna nwanyị na-eche banyere ụgwọ ndị o nwere ịkwụ. Ebe otu nwanna nwaanyị mere agadi nọ n’akụkụ di ya ahụ́ na-adịghị na-ekpe ekpere; Ebe di na nwunye na-arụrịta ụka, ụmụ ha ana-ele ha
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya