Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọ̀ Bụ Aha Mmadụ Gịnị Ka Unu Na-aghaghị Ịbụ?
    Ozi Alaeze—1995 | Ọgọst
    • 1 Oge ime mpịazi na-eru nso maka ihe nile a kpọrọ mmadụ. Bible na-akpọ ya “ụbọchị ahụ nke Chineke.” Ọ bụ oge mgbe a ga-emezu ihe Chineke kpere n’ikpe megide ndị ajọ omume; ọ bụkwa oge mgbapụta nye ndị ezi omume. Mmadụ nile dị ndụ mgbe ahụ ga-aza ajụjụ maka ụzọ ha siworo jiri ndụ ha mee ihe. N’iburu nke ahụ n’uche, Pita welitere otu ajụjụ e ji eme nnyocha: “Ọ̀ bụ aha mmadụ gịnị ka unu na-aghaghị ịbụ”? O mesiri ike ịdị mkpa nke ‘ibi obi nsọ nile, nsọpụrụ Chineke nile, na ile anya ụbọchị ahụ nke Chineke,’ tinyekwara mkpa nke ịbụ ndị nọ “n’udo, ndị na-enweghị ntụpọ, ndị a na-apụghịkwa ịta ụta.”—2 Pita 3:11-14.

  • Ọ̀ Bụ Aha Mmadụ Gịnị Ka Unu Na-aghaghị Ịbụ?
    Ozi Alaeze—1995 | Ọgọst
    • 5 Ndị Na-enweghị Ntụpọ, Ndị A Na-apụghịkwa Ịta Ụta, Ndị Nọ n’Udo: Dị ka akụkụ nke oké ìgwè mmadụ ahụ, anyị ‘asawo uwe mwụda anyị, meekwa ka ha dị ọcha n’ime ọbara Nwa atụrụ ahụ.’ (Mkpu. 7:14) Mgbe ahụ, ịbụ “ndị na-enweghị ntụpọ” pụtara na anyị aghaghị iji ịnọgidesi ike n’ihe chee nche megide ikwe ka unyi ndị sitere n’ụwa fesasịa ndụ anyị dị ọcha, nke a rarawooro nye. Anyị na-edo onwe anyị ịbụ “ndị a na-apụghịkwa ịta ụta” site n’ịjụ ikwere ka nchụso ihe onwunwe dị iche iche nke asọpụrụghị Chineke mebie ọdịdị ndị Kraịst anyị. (Jes. 1:27; 1 Jọn 2:15-17) Anyị na-egosi na anyị na-ebi “n’udo” site n’igosipụta “udo nke Chineke” ná mmeso nile anyị na-emeso ndị ọzọ.—Fil. 4:7; Rom 12:18; 14:19.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya