Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/02 p. 7
  • Ihe Ndị Dị Nnọọ Mma Ọgụgụ!

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị Nnọọ Mma Ọgụgụ!
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 11/02 p. 7

Ihe Ndị Dị Nnọọ Mma Ọgụgụ!

Í kweghị na isiokwu ndị na-esonụ ndị pụtara ná mbipụta Ụlọ Nche (Bekee) ndị gaworo aga yiri ihe ndị ga-adị nnọọ mma ọgụgụ?

“Igosipụta Mmụọ Chineke”

“Ịchịkwa Ire”

“Ọgba Aghara—N’ihi Gịnị Ka O Ji Dị Ebe Nile Otú A?”

“Ụzọ Isi Zere Ịkwa Ụta”

“Ndị Mpako na Ndị Dị Umeala n’Obi”

Isiokwu ndị a na ọtụtụ isiokwu ndị ọzọ pụtara n’Ụlọ Nche (Bekee) n’agbata afọ 1966 ruo 1969. Hà emewo ochie nke ukwuu nke na anyị apụghị irite uru na ha ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! Unu ka pụrụ inweta mpịakọta Ụlọ Nche nke afọ 1966 ruo 1969 n’asụsụ Bekee. Ndị nkwusa ọ bụla chọrọ mpịakọta Ụlọ Nche ndị a pụrụ ịtụ ọda ha ugbu a site n’aka ohu na-ahụ maka akwụkwọ n’ọgbakọ ha.

Onye nlekọta Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke kwesịrị ịchọpụta ma e nwere mpịakọta ndị na-adịghị n’ọbá akwụkwọ Ụlọ Nzukọ Alaeze ma tụọ ọda ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya