AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ILU 17-21
Na-eme Ka Gị na Ndị Ọzọ Na-adị n’Udo
O nwere ihe mere ndị Jehova ji adị n’udo. E nwee esemokwu, ha nwere ike iwe iwe. Ma, ndụmọdụ dị n’Okwu Chineke na-eme ka ha mee udo.
E nwee esemokwu, ezigbo Ndị Kraịst na-eme ihe ndị a ka ha na ụmụnna ha nwee ike ịdị n’udo
ha na-ejide onwe ha
ha na-achọpụta otú ihe niile si mee tupu ha amara ihe ha ga-eme
ha na-eji obi ha niile agbaghara onye mejọrọ ha