Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 7
  • Ọktoba 31–Nọvemba 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 31–Nọvemba 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 7

Ọktoba 31–Nọvemba 6

ILU 22-26

  • Abụ nke 88 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Zụlite Nwata Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ya Si Dị”: (Nkeji 10)

    • Ilu 22:6; 23:​24, 25​—⁠E jiri Okwu Chineke zụọ ụmụ ntakịrị, ha too, ha ga na-enwe obi ụtọ, na-akpakwa àgwà ka ndị ṅụjuru mmiri ara afọ (w08 4/⁠1 16; w07 6/⁠1 31)

    • Ilu 22:15; 23:​13, 14​—⁠N’ezinụlọ, “ụtarị” na-anọchi anya ụzọ dị iche iche e si adọ nwatakịrị aka ná ntị (w97 10/⁠15 32; it-2-E 818 ¶4)

    • Ilu 23:22​—⁠Ndị toro eto nwekwara ezigbo ihe ha ga-amụta n’aka ndị mụrụ ha (w04 6/⁠15 14 ¶1-3; w00 6/⁠15 21 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 24:16​—⁠Olee otú ilu a si agba anyị ume ịnọgide na-agba ọsọ nke ndụ ahụ? (w13 3/⁠15 4-5 ¶5-8)

    • Ilu 24:27​—⁠Gịnị ka ilu a pụtara? (w09 10/⁠15 12 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 22:​1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG​—⁠Jiri kaadị a gbaa àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Kaadị JW.ORG​—⁠Gwa ya ihe unu ga-atụle mgbe ọzọ, gosizie ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 179-181 ¶18-19

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 101

  • “Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio otú e si enye mmadụ kaadị JW.ORG, kwurịtakwanụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ e gosiri na vidio ahụ. Gbaa ndị nkwusa ume ka ha na-etinye kaadị ole na ole n’akpa ha mgbe ọ bụla.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 3 ¶1-12, pp. 30-31

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 146 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya