Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jun p. 6
  • Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Unu Ahụla Ụwa ma Ọ Bụ Ihe Ndị Dị n’Ụwa n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Chebara Ụdị Mmadụ I Kwesịrị Ịbụ Echiche
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Hụ Ezi Omume n’Anya ma Kpọọ Mmebi Iwu Asị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jun p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 4-5

Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs

Setan na-agbalị ime ka ihe ọjọọ gụwa obi anyị agụụ iji mebie adịm ná mma anyị na Jehova. Ọ na-agbalị ịchọpụta ihe ndị na-amasị onye nke ọ bụla n’ime anyị na otú ihe si dịrị anyị ka o jiri ya nwaa anyị.

Olee ihe Jizọs ji merie n’ọnwụnwa atọ Ekwensu na-anwakarị ndị mmadụ? (Hib. 4:12; 1 Jọn 2:15, 16) Olee otú m nwere ike isi na-eme ka Jizọs?

  • Ebe Jizọs jụrụ ime ka nkume ghọọ achịcha

    4:1-4

    “Ọchịchọ nke anụ ahụ́”

  • Ebe Jizọs jụrụ ịkpọrọ Ekwensu isi ala ka o nye ya Alaeze niile nke ụwa

    4:5-8

    “Ọchịchọ nke anya”

  • Ebe Jizọs guzo n’elu ihe a rụbichiri ná mgbidi ụlọ nsọ

    4:9-12

    “Oké ngosi”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya