Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 4
  • Ọtụtụ Nsogbu Ụgha Mbụ Ahụ Kpatara

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọtụtụ Nsogbu Ụgha Mbụ Ahụ Kpatara
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • À Ghaara Gị Ụgha?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • “Ka E Doo Aha Gị Nsọ”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Eziokwu Banyere Ịgha Ụgha
    Teta!—1997
  • Izi Ihe Chineke Megide Ozizi Ndị Mmụọ Ọjọọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 3-5

Ọtụtụ Nsogbu Ụgha Mbụ Ahụ Kpatara

3:1-6, 15-19

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Setan ji agwọ na-agwa Iv okwu. 2. Mgbe Adam na Iv mere agadi. 3. Ọgbọ dị iche iche nke ụmụ mmadụ, malite n’Adam na Iv ruo taa. Ọ na-egosikwa oge dị iche iche, agbụrụ dị iche iche na omenala dị iche iche.

Kemgbe Setan ghachaara Iv ụgha, ọ ka na-eduhiekwa ndị mmadụ. (Mkpu. 12:9) Olee otú ụgha ndị e depụtara n’okpuru ebe a Setan na-agha si eme ka ndị mmadụ ghara ịbịaru Jehova nso?

  • Chineke adịghị

  • Chineke bụ Atọ n’Ime Otu dị omimi

  • Chineke enweghị aha

  • Chineke na-ata ndị mmadụ ahụhụ ebighị ebi n’ọkụ ala mmụọ

  • Ihe ọ bụla merenụ bụ uche Chineke

  • Ihe gbasara ụmụ mmadụ anaghị emetụ Chineke n’obi

Olee otú ụgha ndị a Setan na-agha banyere Chineke dị gị n’obi?

Olee otú ị ga-esi nye aka mee ka a mata nke bụ́ eziokwu?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya