Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 9 p. 12
  • Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Akụzi Ihe nke Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Akụzi Ihe nke Ọma
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Eme Ihe n’Ụzọ Dị Irè
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Jiri Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Na-akụzi Ihe
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Jiri Vidio Na-akụziri Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ile Ndị Ị Na-agwa Okwu Anya
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 9 p. 12

IHE ỌMỤMỤ NKE 9

Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Akụzi Ihe nke Ọma

Amaokwu Baịbụl

Jenesis 15:5

IHE Ị GA-EME: Jiri ihe ndị a na-ahụ anya mee ka isi ihe ị na-akụzi dokwuo anya.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Jiri ihe ndị a na-ahụ anya mee ka otú i si akụzi ihe kakwuo mma. Jiri foto, ihe osise, map, chaatị ma ọ bụ ihe ndị ọzọ a na-ahụ anya mee ka isi ihe ị na-ekwu doo anya, ọ bụghị ihe ndị na-adịghị mkpa. Nyere ndị na-ege gị ntị aka icheta ma ihe ndị ahụ a na-ahụ anya ma ihe ndị bụ́ isi i kwuru n’okwu gị.

  • Hụ na ndị ị na-agwa okwu hụrụ ihe ahụ i ji akụziri ha ihe.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Tupu gị emewe ihe omume gị, hụ na ihe ndị ahụ a na-ahụ anya ị chọrọ igosi ndị na-ege gị ntị dị adị.

N’OZI ỌMA

Gosi onye ị na-agwa okwu ihe osise dị n’akwụkwọ, ma gwa ya ka o kwuo ihe ọ hụrụ n’ihe osise ahụ. Jụọ ya ajụjụ ga-eme ka ọ ghọta isi ihe i ji ihe osise ahụ na-akụziri ya. Ị kpọwara mmadụ vidio, dowe ihe i ji akpọrọ ya vidio ahụ otú ọ ga na-ahụ ya nke ọma. Ọ dịghị mkpa ka ị na-ekwu okwu mgbe vidio ahụ na-akpọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya