ABỤ NKE 142
Ka Anyị Jidesie Olileanya Anyị Ike
Nke E Biri Ebi
1. Ụmụ ’madụ nọ n’ọchịchịrị kemgb’ụwa.
Ha n’agbalị ka ha wepụn-sogb’ụwa.
O dor’anya na ha n’agbalị n’efu.
Ha niile bụn-dị n’ezugh’okè.
(UKWE)
K’anyị niile jir’ọṅụ n’abụa-bụ.
Al’eze g’abịa n’oge n’adịgh’anya.
Nsogbu niile g’akwụsị n’ụwa.
Ọ bụ ya n’eme k’anyị n’atachio-bi.
2. Anyị n’ekwu n’ụbọchị Jehova dịn-so.
A g’akwụs’ịjụ Chineke, “Ru’olem-gbe?”
Ọ g’emecha mee k’anyị kur’umen-dụ.
Bịa sor’anyị n’abụku y’abụ.
(UKWE)
K’anyị niile jir’ọṅụ n’abụa-bụ.
Al’eze g’abịa n’oge n’adịgh’anya.
Nsogbu niile g’akwụsị n’ụwa.
Ọ bụ ya n’eme k’anyị n’atachio-bi.
(Gụọkwa Ọma 27:14; Ekli. 1:14; Joel 2:1; Hab. 1:2, 3; Rom 8:22.)