Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A Otú Broshọ A Ga-esi Baara Gị Uru ISIOKWU ISI NKE 1 Gịnị Bụ Ozi Ọma Ahụ? ISI NKE 2 Ònye Bụ Chineke? ISI NKE 3 Ozi Ọma Ahụ Ò Si n’Aka Chineke n’Eziokwu? ISI NKE 4 Ònye Bụ Jizọs Kraịst? ISI NKE 5 Gịnị Ka Chineke Bu n’Obi Kee Ụwa Anyị A? ISI NKE 6 Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ? ISI NKE 7 Gịnị Bụ Alaeze Chineke? ISI NKE 8 Gịnị Mere Chineke Ji Kwe Ka Ihe Ọjọọ na Ahụhụ Dịrị? ISI NKE 9 Gịnị Ga-eme Ka Obi Na-adị Ezinụlọ Gị Ụtọ? ISI NKE 10 Olee Otú Ị Ga-esi Ama Ndị Na-efe Chineke Otú Ọ Chọrọ? ISI NKE 11 Olee Otú Iwu Chineke Si Abara Anyị Uru? ISI NKE 12 Olee Otú Ị Ga-esi Bịaruo Chineke Nso? ISI NKE 13 Gịnị Ga-eme Okpukpe Ndị E Nwere n’Ụwa A? ISI NKE 14 Gịnị Mere Chineke Ji Nwee Ndị Ọ Họọrọ Ka Ha Na-efe Ya? ISI NKE 15 Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịna-amụkwu Gbasara Jehova?