Alaeze Chineke Amalitela Ịchị! Alaeze Chineke Amalitela Ịchị! Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi ISI NKE 1 “Ka Alaeze Gị Bịa” ISI NKE 2 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị n’Eluigwe NKEBI NKE 1 NKEBI NKE 1 Eziokwu Gbasara Alaeze Chineke—Ịkụziri Ndị Mmadụ Okwu Chineke ISI NKE 3 Jehova Na-eme Ka A Mata Ihe O Zubere ISI NKE 4 Jehova Na-eme Ka E Too Aha Ya ISI NKE 5 Eze Alaeze Chineke Emeela Ka A Ghọtakwuo Ihe Gbasara Alaeze Ahụ NKEBI NKE 2 NKEBI NKE 2 Izisa Ozi Ọma Alaeze Chineke—Izisa Ozi Ọma n’Ụwa Niile ISI NKE 6 Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma—Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Na-eji Obi Ha Niile Ewepụta Onwe Ha ISI NKE 7 Otú Anyị Si Ezi Ozi Ọma—Anyị Na-esi Ụzọ Dị Iche Iche Ezi Ozi Ọma ISI NKE 8 Ihe Ndị Anyị Ji Ezi Ozi Ọma—Anyị Na-ebipụta Akwụkwọ Ndị Anyị Ji Ezi Ozi Ọma n’Ụwa Niile ISI NKE 9 Uru Ozi Anyị Bara—‘Ihe A Kụrụ n’Ubi Achaala Maka Owuwe Ihe Ubi’ NKEBI NKE 3 NKEBI NKE 3 Ihe Ndị E Ji Ama Ndị Alaeze Chineke Na-achị—Ha Na-agbalị Ime Uche Chineke ISI NKE 10 Eze Alaeze Chineke Na-eme Ka Ndị Ya Dị Ọcha ISI NKE 11 Otú E Si Na-eme Ka Ndị Chineke Na-akpakwu Àgwà Ọma—Ka Ha Na-adị Nsọ Ka Chineke ISI NKE 12 Ndị A Haziri Ijere “Chineke nke Udo” Ozi SECTION 4 NKEBI NKE 4 Otú Alaeze Chineke Si Na-emeri Ndị Iro Ya—Iji Iwu Mee Ka A Hapụ Anyị Ka Anyị Na-ekwusa Ozi Ọma ISI NKE 13 Okwu Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze Chineke Wepụrụ n’Ụlọikpe ISI NKE 14 Iji Obi Anyị Niile Na-akwado Naanị Ọchịchị Chineke ISI NKE 15 Otú Anyị Si Mee Ihe Niile Anyị Nwere Ike Ime Ka E Kwe Anyị Ịna-efe Chineke Otú Ọ Chọrọ NKEBI NKE 5 NKEBI NKE 5 Otú E Si Na-akụziri Ụmụ Amaala Alaeze Chineke Ihe—Otú Eze Anyị Si Akụziri Anyị Ihe ISI NKE 16 Izukọta Ọnụ Na-efe Jehova ISI NKE 17 Otú E Si Azụ Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze Chineke NKEBI NKE 6 NKEBI NKE 6 Ịkwado Alaeze Chineke—Ịrụ Ebe Anyị Na-anọ Efe Chineke na Ịgbatara Ụmụnna Ọsọ Enyemaka ISI NKE 18 Otú Anyị Si Enweta Ego Anyị Ji Arụ Ọrụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke ISI NKE 19 Ịrụ Ụlọ Ndị E Ji Na-eto Jehova ISI NKE 20 Ịgbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka So n’Ozi Anyị Na-ejere Jehova NKEBI NKE 7 NKEBI NKE 7 Nkwa Dị Iche Iche Chineke Ga-emezu n’Alaeze Ya—Chineke Ga-eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ ISI NKE 21 Chineke Ga-eji Alaeze Ya Bibie Ndị Iro Ya ISI NKE 22 Chineke Ga-eji Alaeze Ya Mee Uche Ya n’Ụwa