Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rq ihe ọmụmụ 16 p. 31
  • Mkpebi Gị Ijere Chineke Ozi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mkpebi Gị Ijere Chineke Ozi
  • Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ Dịla Njikere Ime Baptizim?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Baptizim na Mmekọrịta Gị na Chineke
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • M̀ Kwesịrị Inyefe Chineke Onwe M, E Meekwa M Baptizim?
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Mee Ka Ọ Bụrụ Nzube Gị Ijere Chineke Ozi Ruo Mgbe Ebighị Ebi
    Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
rq ihe ọmụmụ 16 p. 31

Ihe Ọmumụ nke 16

Mkpebi Gị Ijere Chineke Ozi

Gịnị ka ị na-aghaghị ime iji bụrụ enyi Chineke? (1, 2)

Olee otú i si eme nraranye gị nye Chineke? (1)

Olee mgbe e kwesịrị ime gị baptism? (2)

Olee otú ị pụrụ isi nweta ike ịnọgide n’ikwesị ntụkwasị obi nye Chineke? (3)

1. Iji bụrụ enyi Chineke, ị ghaghị inweta ihe ọmụma dị mma nke eziokwu Bible (1 Timoti 2:3, 4), itinye okwukwe n’ihe ndị ị mụtaworo (Ndị Hibru 11:6), ichegharị site ná mmehie gị (Ọrụ 17:30, 31), na ichigharị n’ụzọ ndụ gị. (Ọrụ 3:19) Mgbe ahụ ịhụnanya gị maka Chineke kwesịrị ịkwali gị ịrara onwe gị nye ya. Nke a pụtara na n’ekpere nanị gị, nke onwe onye ị na-agwa ya na ị na-enyefe ya onwe gị ime ihe ọ na-achọ.—Matiu 16:24; 22:37.

2. Mgbe ị mesịworo nraranye gị nye Chineke, o kwesịrị ka e mee gị baptism. (Matiu 28:19, 20) Baptism na-eme ka onye ọ bụla mara na ị rarawo onwe gị nye Jehova. Ya mere baptism bụ nanị maka ndị toruworo ogo ime mkpebi ijere Chineke ozi. Mgbe e mere mmadụ baptism, e kwesịrị imikpu ahụ ya nile n’ime mmiri ruo nwa oge.a—Mak 1:9, 10; Ọrụ 8:36.

3. Mgbe i mesịrị nraranye, Jehova ga-atụ anya n’aka gị ibi ndụ kwekọrọ ná nkwa gị. (Abụ Ọma 50:14; Eklisiastis 5:4, 5) Ekwensu ga-agbalị ịkwụsị gị ife Jehova ofufe. (1 Pita 5:8) Ma bịaruo Chineke nso n’ekpere. (Ndị Filipaị 4:6, 7) Mụọ Okwu ya kwa ụbọchị. (Abụ Ọma 1:1-3) Nọrọ ọgbakọ nso. (Ndị Hibru 13:17) Site n’ime ihe a nile, ị ga-enweta ike ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi nye Chineke. Ruo mgbe nile ebighị ebi ị pụrụ isi otú a mee ihe ndị Chineke na-achọ n’aka gị!

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a  A na-atụ aro ka mmadụ mụọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ akwụkwọ yiri ya nke Ndịȧmȧ Jehova bipụtara, tupu e mee ya baptizim.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya