1 Ndị Kọrịnt 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụrụ na nwaanyị ekpuchighị isi ya, ka a kpụọkwa ya isi; ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ihere ka a kpụọ nwaanyị isi ma ọ bụ ka a kpachapụ ya isi,+ ya kpuchie isi ya.+
6 N’ihi na ọ bụrụ na nwaanyị ekpuchighị isi ya, ka a kpụọkwa ya isi; ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ihere ka a kpụọ nwaanyị isi ma ọ bụ ka a kpachapụ ya isi,+ ya kpuchie isi ya.+