Jenesis 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebreham wee kpụrụ atụrụ na ehi kpụnye Abimelek,+ ha abụọ wee gbaa ndụ.+ Jenesis 31:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Bịa ka anyị gbaa ndụ,+ mụ na gị, ọ ga-abụkwa ihe àmà n’etiti mụ na gị.”+