Jenesis 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee sị: “N’ezie, anyị ahụwo na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji sị, ‘Biko, ka anyị ṅụọ iyi,+ anyị na gị, ka anyị na gị gbaakwa ndụ,+ 1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ Ndị Galeshia 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụnna m, eji m ihe ndị mmadụ na-eme na-amara unu atụ: Ọ dịghị onye na-akagbu ọgbụgba ndụ e mere ka ọ dị irè, ọ dịghịkwa onye na-atụkwasị ya ihe,+ ọ bụ ezie na ọ bụ ọgbụgba ndụ nke mmadụ.
28 Ha wee sị: “N’ezie, anyị ahụwo na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji sị, ‘Biko, ka anyị ṅụọ iyi,+ anyị na gị, ka anyị na gị gbaakwa ndụ,+
15 Ụmụnna m, eji m ihe ndị mmadụ na-eme na-amara unu atụ: Ọ dịghị onye na-akagbu ọgbụgba ndụ e mere ka ọ dị irè, ọ dịghịkwa onye na-atụkwasị ya ihe,+ ọ bụ ezie na ọ bụ ọgbụgba ndụ nke mmadụ.