Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 21:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 O wee ruo n’oge ahụ na Abimelek na Faịkọl bụ́ onyeisi ndị agha ya sịrị Ebreham: “Chineke nọnyeere gị n’ihe ọ bụla ị na-eme.+

  • Jenesis 39:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee ruo na malite n’oge o mere ya onye na-elekọta ụlọ ya na onye na-ahụ maka ihe niile o nwere, Jehova nọ na-agọzi ụlọ onye Ijipt ahụ n’ihi Josef, ngọzi Jehova wee dịrị n’ihe niile o nwere n’ụlọ nakwa n’ubi.+

  • Joshụa 3:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, m ga-ebido ime ka ị dị ukwuu n’anya Izrel dum,+ ka ha wee mara na dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis,+ m ga-anọnyere gị.+

  • Zekaraya 8:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ga-eru n’ụbọchị ahụ na ndị ikom iri ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche+ ga-ejide,+ ee, ha ga-ejide uwe mwụda nke nwoke bụ́ onye Juu,+ sị, “Anyị ga-eso unu,+ n’ihi na anyị anụwo na Chineke nọnyeere unu.”’”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 14:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 ihe zoro ezo ndị dị n’obi ya na-apụta ìhè,+ nke mere na ọ ga-egbu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee kpọọrọ Chineke isiala, sị: “N’ezie, Chineke nọ n’etiti unu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya