Jenesis 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+ Diuterọnọmi 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ n’obodo,+ onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụkwa n’ọhịa.+ 2 Samuel 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Igbe Jehova wee dịrị n’ụlọ Obed-idọm onye Gat ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ Obed-idọm na ezinụlọ ya dum.+
27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+
11 Igbe Jehova wee dịrị n’ụlọ Obed-idọm onye Gat ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ Obed-idọm na ezinụlọ ya dum.+