Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile,+ ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+ Ndị Kọlọsi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, e wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya+ dị ka uwe, n’ihi na ọ bụ ihe nkekọ zuru okè+ nke ịdị n’otu.
24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+
14 Ma, e wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya+ dị ka uwe, n’ihi na ọ bụ ihe nkekọ zuru okè+ nke ịdị n’otu.