27 kama ka ọ bụrụ ihe àmà n’etiti anyị+ na unu nakwa ọgbọ ga-abịa mgbe anyị nwụsịrị na anyị ga na-eje ozi Jehova n’ihu ya site n’ịchụ àjà nsure ọkụ anyị na àjà nkịtị anyị niile nakwa àjà udo anyị,+ ka ụmụ unu ghara ịgwa ụmụ anyị n’ọdịnihu, sị: “Unu enweghị òkè n’ebe Jehova nọ.”’