15 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lia,+ ndị ọ mụụrụ Jekọb n’ime Padan-eram, tinyere nwa ya nwaanyị bụ́ Daịna.+ Mkpụrụ obi niile bụ́ ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom dị iri atọ na atọ.
11 Ndị niile nọ n’ọnụ ụzọ ámá na ndị okenye wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe! Ka Jehova mee ka nwunye gị nke na-abata n’ụlọ gị dịrị ka Rechel+ na Lia,+ bụ́ ndị wuru ụlọ Izrel;+ gosipụtakwa àgwà ọma gị n’Efrata+ ma mee ka aha gị dee ude na Betlehem.+