Ilu 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ezi omume maara ihe ruuru ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.+ Onye ajọ omume adịghị achọ ịma.+ Abụ Ákwá 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Na ịgbagọ ikpe mmadụ bụcha ihe Jehova na-akwadoghị.+