Jeremaya 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha amawo abụba;+ ha na-egbu maramara. Ihe ọjọọ ha jubigakwara ókè. Ha adịghị ekpechite ọnụ onye ọ bụla,+ ọbụna ikpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+ ka ha wee nwee ihe ịga nke ọma;+ ha adịghịkwa ekpe ikpe ndị dara ogbenye.’”
28 Ha amawo abụba;+ ha na-egbu maramara. Ihe ọjọọ ha jubigakwara ókè. Ha adịghị ekpechite ọnụ onye ọ bụla,+ ọbụna ikpechite ọnụ nwa na-enweghị nna,+ ka ha wee nwee ihe ịga nke ọma;+ ha adịghịkwa ekpe ikpe ndị dara ogbenye.’”