Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Jems 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ebiwo ndụ okomoko n’elu ụwa, unu ebiwokwa ndụ dị ka ihe ụtọ nke anụ ahụ́ si dị.+ Unu emewo ka obi unu dị ka anụ mara abụba ruo n’ụbọchị a ga-egbu ha.+
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
5 Unu ebiwo ndụ okomoko n’elu ụwa, unu ebiwokwa ndụ dị ka ihe ụtọ nke anụ ahụ́ si dị.+ Unu emewo ka obi unu dị ka anụ mara abụba ruo n’ụbọchị a ga-egbu ha.+