Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Jenesis 31:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ dị n’ike aka m ime unu ihe ọjọọ,+ ma Chineke nke nna unu gwara m okwu n’abalị ụnyaahụ, sị: ‘Kpachara anya ka ị ghara ịgwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.’+
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
29 Ọ dị n’ike aka m ime unu ihe ọjọọ,+ ma Chineke nke nna unu gwara m okwu n’abalị ụnyaahụ, sị: ‘Kpachara anya ka ị ghara ịgwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.’+