Jenesis 31:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke wee bịakwute Leban onye Siria+ ná nrọ n’abalị+ wee gwa ya, sị: “Kpachara anya ka ị ghara ịga gwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.”+ Abụ Ọma 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-aṅụrị ọṅụ, nweekwa obi ụtọ n’obiọma* gị,+N’ihi na ị hụwo mmekpa ahụ́ m;+Ị marawo ahụhụ mkpụrụ obi m na-ata,+
24 Chineke wee bịakwute Leban onye Siria+ ná nrọ n’abalị+ wee gwa ya, sị: “Kpachara anya ka ị ghara ịga gwa Jekọb ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ.”+
7 M ga-aṅụrị ọṅụ, nweekwa obi ụtọ n’obiọma* gị,+N’ihi na ị hụwo mmekpa ahụ́ m;+Ị marawo ahụhụ mkpụrụ obi m na-ata,+