2 Samuel 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Devid bịarutere Mahaneyim,+ Absalọm gafere Jọdan, ya na ndị ikom niile nke Izrel ndị so ya. Abụ Solomọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”
13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”