Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+ Joshụa 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 malitekwa na Heshbọn+ ruo Remat-mizpe na Betonim, malitekwa na Mahaneyim+ ruo n’ókè Diba;+ 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl wee kpọfee ya Mahaneyim,+
2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+