Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+ Joshụa 21:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nweta obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Remọt nke dị na Gilied,+ na ala ịta ahịhịa ya, na Mahaneyim+ na ala ịta ahịhịa ya,
2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+
38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nweta obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Remọt nke dị na Gilied,+ na ala ịta ahịhịa ya, na Mahaneyim+ na ala ịta ahịhịa ya,