Joshụa 21:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,