Jenesis 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị ọ bụ n’ihi ha ka m jeere gị ozi, ka m laa; n’ihi na gị onwe gị maara ozi m jeere gị.”+
26 Kpọnye m ndị nwunye m na ụmụ m, ndị ọ bụ n’ihi ha ka m jeere gị ozi, ka m laa; n’ihi na gị onwe gị maara ozi m jeere gị.”+