Hosia 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+
4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+