Jenesis 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.” Jenesis 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ wee malite ịkpọ ebe ahụ El-betel, n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ezi Chineke kpugheere ya onwe ya n’oge ọ nọ na-agba ọsọ n’ihi nwanne ya.+
35 E mesịa, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, gaa biri na Betel,+ wuokwara ezi Chineke, onye pụtara ìhè n’ihu gị mgbe ị nọ na-agba ọsọ n’ihi Isọ nwanne gị,+ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.”
7 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ wee malite ịkpọ ebe ahụ El-betel, n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ezi Chineke kpugheere ya onwe ya n’oge ọ nọ na-agba ọsọ n’ihi nwanne ya.+