Abụ Ọma 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma;+Ewela iwe naanị iji mee ihe ọjọọ.+ Jems 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na iwe mmadụ adịghị arụpụta ezi omume Chineke.+