Levitikọs 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụrụ na di nwa onye nchụàjà anwụọ ma ọ bụ a gbaa ya alụkwaghịm mgbe ọ na-amụtabeghị nwa, o wee laghachi n’ụlọ nna ya, nọrọ otú ọ nọ mgbe ọ bụ nwa agbọghọ,+ ọ ga-eso eri ihe oriri nna ya;+ ma ọ dịghị onye ọ bụla bịara abịa ga-eri ya.
13 Ma ọ bụrụ na di nwa onye nchụàjà anwụọ ma ọ bụ a gbaa ya alụkwaghịm mgbe ọ na-amụtabeghị nwa, o wee laghachi n’ụlọ nna ya, nọrọ otú ọ nọ mgbe ọ bụ nwa agbọghọ,+ ọ ga-eso eri ihe oriri nna ya;+ ma ọ dịghị onye ọ bụla bịara abịa ga-eri ya.