Jenesis 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Juda wee gwa Tema nwunye nwa ya, sị: “Biri dị ka nwaanyị di ya nwụrụ n’ụlọ nna gị ruo mgbe Shila nwa m tolitere.”+ N’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: “O nwekwara ike ịnwụ dị ka ụmụnne ya.”+ N’ihi ya, Tema gara biri n’ụlọ nna ya.+
11 Juda wee gwa Tema nwunye nwa ya, sị: “Biri dị ka nwaanyị di ya nwụrụ n’ụlọ nna gị ruo mgbe Shila nwa m tolitere.”+ N’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: “O nwekwara ike ịnwụ dị ka ụmụnne ya.”+ N’ihi ya, Tema gara biri n’ụlọ nna ya.+