Rut 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha tolitere? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Ee e, ụmụ m, n’ihi na ọ na-ewute m nke ukwuu n’ihi unu, na Jehova esetịpụwo aka ya megide m.”+ Matiu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+
13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha tolitere? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Ee e, ụmụ m, n’ihi na ọ na-ewute m nke ukwuu n’ihi unu, na Jehova esetịpụwo aka ya megide m.”+
24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+