Rut 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+ 1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ Job 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị enyi m, metụrụnụ m amara, metụrụnụ m amara,+N’ihi na aka Chineke emetụwo m.+
20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+