Rut 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha tolitere? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Ee e, ụmụ m, n’ihi na ọ na-ewute m nke ukwuu n’ihi unu, na Jehova esetịpụwo aka ya megide m.”+ 1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ Job 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị enyi m, metụrụnụ m amara, metụrụnụ m amara,+N’ihi na aka Chineke emetụwo m.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+
13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha tolitere? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Ee e, ụmụ m, n’ihi na ọ na-ewute m nke ukwuu n’ihi unu, na Jehova esetịpụwo aka ya megide m.”+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+