Jeremaya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Lelie anya hụrụ ụzọ ndị e ji ụkwụ waa.+ Olee ebe a na-anọbeghị dinaa gị n’ike?+ N’akụkụ ụzọ ka ị nọdụrụ ala na-eche ha, dị ka onye Arebia nke nọ n’ala ịkpa;+ i wee jiri akwụna ị na-agba na ihe ọjọọ ị na-eme na-emerụ ala a.+
2 “Lelie anya hụrụ ụzọ ndị e ji ụkwụ waa.+ Olee ebe a na-anọbeghị dinaa gị n’ike?+ N’akụkụ ụzọ ka ị nọdụrụ ala na-eche ha, dị ka onye Arebia nke nọ n’ala ịkpa;+ i wee jiri akwụna ị na-agba na ihe ọjọọ ị na-eme na-emerụ ala a.+