Jenesis 38:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee gakwuru ya n’akụkụ ụzọ wee sị: “Biko, kwe ka mụ na gị nwee mmekọahụ.”+ N’ihi na ọ maghị na ọ bụ nwunye nwa ya.+ Otú ọ dị, ọ sịrị: “Gịnị ka ị ga-enye m ka mụ na gị nwee mmekọahụ?”+ Ilu 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ezie, ọ na-echechi mmadụ dị nnọọ ka onye na-apụnara mmadụ ihe;+ ọ na-eme ka ndị aghụghọ dị ọtụtụ n’etiti ndị mmadụ.+
16 O wee gakwuru ya n’akụkụ ụzọ wee sị: “Biko, kwe ka mụ na gị nwee mmekọahụ.”+ N’ihi na ọ maghị na ọ bụ nwunye nwa ya.+ Otú ọ dị, ọ sịrị: “Gịnị ka ị ga-enye m ka mụ na gị nwee mmekọahụ?”+
28 N’ezie, ọ na-echechi mmadụ dị nnọọ ka onye na-apụnara mmadụ ihe;+ ọ na-eme ka ndị aghụghọ dị ọtụtụ n’etiti ndị mmadụ.+